Ezigbo ulo uka Jesu
From Wikipedia
“Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917. Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. Ulo uka bu ndi otu Pentecost bu ndi guzoro re na mbido 20th cenchuri. Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na. Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu ga abi nke abu a”
Contents |
[edit] Nzube na okwukwe iri nke nzuka a kwe nyere na
[edit] Nke mbu, Mmo Nso
“ I na ta Mmo Nso, di ka ikwu okwu na olu ozo, nke gosiri nke ta ala eze nke eluigwe”
[edit] Nke abu a, Baptism
“Baptism nke mmiri, bu sacrament nke mkpucha pu mmehie na ndo kwa. Baptism ga abu ihe a ga eme na ezigbo mmiri nke na aso aso di ka osimiri. Aga eru nye onye obula nke ana eme baptism na mmiri site na iwe tu isi na ihu kpogidere isi na ala”
[edit] Nke ato, Isa Ukwu
Sacrament nke isa ukwu bu ike ta oke nime Jesu. Obu kwa ihe irube ama ba nyere ihu na anya, nso, mmadu iwe tu onwe ya na ala, mgba hara mmehie na iga ozi.
[edit] Nke ano, Oriri Nso
“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jesu christ.”
[edit] Nke ise, Ubochi sabbath
[edit] Nke isi, Jesu Christ
“Jesu christ, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”
[edit] Nke isa, Akwukwo Nso
“Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”
[edit] Nke Isato, Nzoputa
“Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”
[edit] Nke Itolu, Ulo Uka
[edit] Nke Iri, Ikpe ikpazu
“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.”